Skip to content
IGBO KWEENU.........YA IGBO KWEENU....YA IGBO KWEZUONU.....ISEE..... Umu nnem ekele m unu o....,nke onye chiri ya zere o.... Ó nwanne unu nwanyi na-ekwu. A siri m stella ka- anyi bloogu o na asusu anyi,maka na igbo amaka!! Ndi ugwu na ndi ofe biko si ebe a puo LMAO. Umu nne m achoro m ka anyi kparita ka esi alu nwanyi na obodo anyi di iche iche. Aga m agwa unu