Monday, 24 October 2016

Published 03:31:00 by

NRI DI ICHE ICHE ANA ESI N'ALA IGBO.

IGBO KWEENU.........YA! IGBO KWEENU...........YA! IGBO KWEZUONU..........ISE Umunne m ekele kwa mu unu. O ka bukwa nwanne unu nwanyi bu B.V Amanda favour na-ekwu. A choro m ka-anyi kparita uka gbasara nri di iche iche a na-esi n'ala igbo anyi.        Ututu unyahu,ka m siri nri a na-akpo ACHICHA EDE na FIO-FIO. A ga m akowa ugbua ka m siri sie ya,maka ndi amaghi maka ya. IFE