Thursday, 12 July 2018

Published 09:07:00 by

NTUGHARI

Igbo kweenu.... Yaa!! Igbo kwezuonu.... Isee !!!!! Ndi be anyi ekele kwa m unu, nke onye chiri ya zere, eji m na aka na aru disi onye obula mma?  Awuchikwa nu m ozo taa ka Anyi suo asusu anyi bu igbo. Ihe m choro ka anyi kparia taa bu itughari ufodu okwu Oyibo na igbo. Ufodu okwu Oyibo di, mana anyi amaghi ihe a na akpo ya na ugboala. A ga m ede ufodu m na, , dekwaa ufodu mu